CHIDOZIE by Fr. Bart C. Ezeokafor — Lyrics

Fr. Bart C. Ezeokafor Igbo Communion Hymns Lenten Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Dozie dozie dozie Chi dozie nu mo! Jeeso mo Chukwu mo Chukwu n'oriri nso Jee ka ahu n'obara Gi m naanata gba nwoo mo Eaa chaa m kam dio cha ka ahu n'obara Gi m naanata dozie ma Saa chaa m kam dio cha ka ahu n'obara Gi m naanata Jeeso doo mnso Onyen dozi VERSE 1 Ike a gwụ go mo i mejo zi Gi Jeeso mo biko, were a mara Gi ji de bie nu mike Dozie n dum kam buru nke Gi o VERSE 2 O tee la m chobara ka muna Gi dozie mautọn jo ekwe ghi kam kwudo sie ke nye re mu n'a ka kam meb'uche Gi bela tara m oli wara wara nte njo VERSE 3 Mgbe ebi li mmiri nk'uwa n'ek ghari m chim Nna mgbe onwunwa nk'uwa n' a tugha ri mo bi ko jide sie nu m ike kam ghari da Chukwu n'edozi'he nile VERSE 4 Dozie nu mo Onyen dozi Chukwu dozie mee m kam mara Gi O lisa dozi e fen'ese r'a nyio Dozieny ndụ mo nye nụ ndụ ọhuru Dozie nụ ndụ mo o nye i dozi n'o nwee mgbanwe Okwa Gi dozi n'ndụ Meri Magadalin? Okwa Gi dozi n'ndụ nwanyi onwụ ọ bara? Zatiọsụ zute re Gi I nyeyanzo pụ ta sọọ lu zute re Gi I gba mweere ya aha nwanyi Sameria zute re Gi o I gbanwere ya o ndụ Lezia nu mo Chimo Dozie nu mo Onyen dozi

Download the sheet music

CHIDOZIE

CHIDOZIE

By Fr. Bart C. Ezeokafor
Solfa
Igbo
3 pages
1 Downloads
Communion Hymns Lenten Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want