CHEKWUBE by Ezomo John O. & Onwubuya Charles I — Lyrics

Ezomo John O. & Onwubuya Charles I Igbo FILM 2017 Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Ụmụ nnem chekwube chekwube. Chekwube (chekwube) chekwube. Chekwube, Chekwube, Chekwube nwa nnem chekwube na Chineke ewo! Chekwube chekwube ya kwere na ya nwannem ọ g'e nye gị nka si'obi namberede o. Kwere kwere kwere kwere na Chukwu n'oge ya ọ g'e me mmiri gị ka ọ bụlụ mmanya. N'oge ya ọ g'a gbanwe ọnọdụ ya ọ g'e me ka ị ṅụrịa gị n'oge ya ọ g'e nye g'a ṅụlị na obi ụtọ n'a gụ gha gụ. Oge a eteroziaka oge a eteroziaka oge a eteroziaka mancha mancha o maka ọ bulirim bulirim Chukwu a gọzigom, gọzigom, gọzi kw'anyị n'uju. Ọ bulirim enu ọ bulirim gọzirim gọzirim gọzirim ọ bulirim bulirim gọzirim nezie ọ gọzirim ah! N'uju ọ bulirim enu ọ bulirim enu gọzirim n'uju bulirim bulirim bulirim mo n'uju n'uju ọ bulirim bulirim ọ bulirim nezie ọ gọzirim gọzirim ọ gọzirim n'uju gọzirim gọzirim eh! [Duet] Oike mgba dike Chukwu nnam ọkaka daalụ n'ife om'in'e me na ndụm Chimo daalụ ị bụ ọkaka ọdụm egbo Judah ọkwar'ụzọ n'ikpa agabiduu, ọkwar'ụzọ n'egbili mmiri o dike a gam a ja ya mma, kene ya n'ọmaramma, kene ya n'ọ bụ dike n'agha daalụ Chukwu mo a tụ l'egwu chacha maka mara Chukwu adịgh'agbanwe Chukwu dike dike. [Chorus] Kristi bulirim bulirim ọ bulirim nezie o dike dike dike! Ọ bụ dike dike dike dike dike! Gọzirim n'uju bulirim enu ọ gọzirim gọzirim bulirim bulirim gọzirim n'uju bulirim bulirim gọzirim gọzirim Kristi bulirim bulirim ọ bulirim enu ọ gọzirim n'uju ọ gọzirim n'uju doh bulirim bulirim gọzirim gọzirim gọzirim gọzirim bulirim bulirim gọzirim n'uju gọzirim n'uju bulirim nezie ọ gọzirim gọzirim ọ gọzirim n'uju doh. Chekwube nwannem doh Chekwube nwannem doh Chekwube Chekwube Chekwube Chekwube Chekwube na Chukwu Chekwube, Chekwube na Chukwu, Chekwube Chekwube kwube Chekwube nwannem doh.

Download the sheet music

CHEKWUBE

CHEKWUBE

By Ezomo John O. & Onwubu...
Solfa
Igbo
5 pages
33 Downloads
FILM 2017 Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want