CHEKWUBE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
33 downloads
Added Sep 28, 2025

CHEKWUBE by Ezomo John O. & Onwubuya Charles I — Lyrics

Ụmụ nnem chekwube chekwube. Chekwube (chekwube) chekwube. Chekwube, Chekwube, Chekwube nwa nnem chekwube na Chineke ewo! Chekwube chekwube ya kwere na ya nwannem ọ g'e nye gị nka si'obi namberede o. Kwere kwere kwere kwere na Chukwu n'oge ya ọ g'e me mmiri gị ka ọ bụlụ mmanya. N'oge ya ọ g'a gbanwe ọnọdụ ya ọ g'e me ka ị ṅụrịa gị n'oge ya ọ g'e nye g'a ṅụlị na obi ụtọ n'a gụ gha gụ. Oge a eteroziaka oge a eteroziaka oge a eteroziaka mancha mancha o maka ọ bulirim bulirim Chukwu a gọzigom, gọzigom, gọzi kw'anyị n'uju. Ọ bulirim enu ọ bulirim gọzirim gọzirim gọzirim ọ bulirim bulirim gọzirim nezie ọ gọzirim ah!
Read full lyrics

About CHEKWUBE

"Chekwube" is a vibrant Igbo choral piece that calls the congregation to place their absolute trust in God's timing. The title itself is an urgent, comforting plea to "hope" or "trust." From the very first notes, the choir addresses the assembly directly—"Ụmụ nnem chekwube" (My brothers and sisters, trust)—reminding everyone that God can transform any difficult situation, just as He turns water into wine.

This piece is a wonderful choice for the Offertory or during a lively Thanksgiving procession. The arrangement builds from a gentle encouragement into a joyful, rhythmic celebration of God's blessings. As the voices layer together, singing "Ọ bulirim enu" (He has lifted me high), the mood shifts from quiet faith to an outpouring of gratitude. A striking tenor duet section praises God as the mighty warrior and the Lion of the tribe of Judah, leading into a powerful full-choir climax.

Singing "Chekwube" brings a profound sense of reassurance to the church. It is a song that resonates deeply during moments of communal thanksgiving, reminding the faithful that God's promises never fail and that His blessings will overflow in due time.