BIANU, BIANU O EMMANUEL by Jerome Ezeuzo — Lyrics

Jerome Ezeuzo Igbo Christmas Advent Hymns Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Nụrịwa nụ, nụrịwa nụ, nụrịwa, Nụ o Isrel, Onye gaabịa kwutere bụ Emmanuel. [VERSE 1] Bịanụ o bịanụ Emmanuel, K'ị gbapụt' Eze eji atụ, Oke n'emahie nnọrọpụtabe, A chụ pụa nya ganye na nkwa nke Chukwu abịa. [VERSE 2] Bịanụ o amamihe si n'elu, Onye ji eziokwu nile aọsị nụ anyị ụzọ nke amamihe, Ma kuziere anyị ụzọ ga anyị ga eso. [VERSE 3] Bịanụ o bịanụ Isi mmiri nke si n'elu, Mee k'anyị nweta nụrị n'ọbịbịa gị. Gbasaa igwe ojii n'ikpu nk' ọchịchịrị, Ma chụsasịa ọchịchịrị nke ọnwụ. [VERSE 4] Bịanụ Onye nwe nile na achọ, Mee ka mtọ mmadụ nile bụrụ otu. Ka ajọ nke wa sị a nyụọ nwụ, Ma bụụrụ anyị eze, Eze n'udo.

Download the sheet music

BIANU, BIANU O EMMANUEL

BIANU, BIANU O EMMANUEL

By Jerome Ezeuzo
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Christmas Advent Hymns Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want