Full Lyrics
SECTION 1
Bịa, Bịa Mmụọ Nsọ
Osekurura nk'ife si n'elu
gwezidata ife Gị
i fe Gị n'amuke amuke
SECTION 2
Bịa Nna ndị ogbenye
Weta onyinye nke ntasi obi
SECTION 3
Bịa Onye ntasi obi kasị mma
Ngị bụ onye ọbịa n'enye ndụ n'obi
SECTION 4
Ngị bụ ezumike n'ekpomọkụ
Ngị bụ nkasiobi n'ahụhụ
Ngị bụ ntasi obi
SECTION 5
Ife dị anwụ anwụ
I fe n'en di ngọzi
chaba n'ime obi ndị niile kwelu nu
SECTION 6
Wepụ grasia Gị
Onwerozi ife dị n'ime mmadụ dị zikcha
Ife ọma chi n'ime ya apụla
Ife ụlụ a lụ
SECTION 7
Biko sachapụ ntụ njọ anyị
gbasan mmiri n'obi kpọrọ nkụ
gwọọ ọrịa anyị ga
SECTION 8
Tingyelu me a ni n'obi siri ike
munye ọkụ n'obi jụrụ oyi