BATAWANU N'ỤLỌ NSỌ CHUKWU by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Batawanụ n'ụlọ nsọ Chukwu batawa o K'anyị jee fee Chukwu maka ịdịmma ya na ebere ya batawa Batawa n'oge rugo batawa o N'oge rugo nnọ batawa N'oge ofufe rugo ụmụnne m batawa o VERSE 1 Batawanụ n'ụlọ nsọ bịa sekpuoro Chineke N'ihi n'o kwesịrị k'anyị sekpuoro ya n'ezie Ọ bụ ya kere eluigwe n'ụwa na ihe dị n'ime ya N'ezie ruru ya eh! VERSE 2 Batawanụ n'ụlọ nsọ kpọọ isiala nye Chineke N'ihi n'o kwesịrị k'anyị kpọọ isiala nye ya n'ezie Ọ bụ ya kere mmadụ niile na anụmanụ niile N'ezie ruru ya eh! VERSE 3 Batawanụ n'ụlọ nsọ bịa jaa Chineke mma N'ihi n'o kwesịrị k'anyị jaa ya mma n'ezie Ọ bụ ya so ya bụ chi obiebube N'ezie ruru ya eh! VERSE 4 Batawanụ n'ụlọ nsọ bịa n'ihi obi e Chukwu n'agbaghara njọ n'ezie Ọ g'agbaghara njọ n'ezie Ọ g'agbaghara njọ n'ezie ruru ya eh! VERSE 5 Batawanụ n'ụlọ nsọ kọsara Chineke mkpa gị N'ihi n'o kwesịrị kọsara ya mkpa gị n'ezie Ọ bụ ya bụ Chineke onye na aza ekpere N'ezie ruru ya eh!

Download the sheet music

BATAWANU N'ỤLỌ NSỌ CHUKWU

BATAWANU N'ỤLỌ NSỌ CHUKWU

By Emma Orji
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want