BATAWANU N'ỤLỌ NSỌ CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
4 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Emma Orji
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

BATAWANU N'ỤLỌ NSỌ CHUKWU by Emma Orji — Lyrics

CHORUS Batawanụ n'ụlọ nsọ Chukwu batawa o K'anyị jee fee Chukwu maka ịdịmma ya na ebere ya batawa Batawa n'oge rugo batawa o N'oge rugo nnọ batawa N'oge ofufe rugo ụmụnne m batawa o VERSE 1 Batawanụ n'ụlọ nsọ bịa sekpuoro Chineke N'ihi n'o kwesịrị k'anyị sekpuoro ya n'ezie Ọ bụ ya kere eluigwe n'ụwa na ihe dị n'ime ya N'ezie ruru ya eh! VERSE 2 Batawanụ n'ụlọ nsọ kpọọ isiala nye Chineke N'ihi n'o kwesịrị k'anyị kpọọ isiala nye ya n'ezie Ọ bụ ya kere mmadụ niile na anụmanụ niile N'ezie ruru ya eh!
Read full lyrics

About BATAWANU N'ỤLỌ NSỌ CHUKWU

This lively entrance hymn calls the faithful to step into the house of God with joy and reverence. The title, "Batawanụ N'ụlọ Nsọ Chukwu," translates to an invitation to enter God's sanctuary, setting a welcoming and expectant tone for the start of Mass. The lyrics remind the congregation of God's goodness and mercy, urging everyone to come forward and worship because the time for devotion has arrived.

As the verses unfold, the song guides the choir and congregation through different acts of worship. It moves from bowing down to the Creator of heaven and earth, to praising the God of miracles, and finally to bringing personal needs before the Lord who answers prayers. The rhythmic, quasi-allegro tempo gives the piece a bright, marching energy that naturally carries a procession down the aisle.