Full Lyrics
REFRAIN
Batanụ n'ime ụlọ nsọ k'anyị jee fee,
Agwanụ k'anyị jee n'ụlọ nke Chineke.
Maka n'ọ bụ Onye ọma, maka n'ọ bụ Onye ọma.
Bịanụ k'anyị jee kelee ya, gọzie aha ya, kpọọ isiala,
N'ụlọ nsọ ya dị ebube, n'ime ya missa dị asọ.
VERSE 1
K'anyị jeenụ kelee Dinwenu,
K'anyị jee sekpuru kelee ya n'ọ,
Maka n'ọ bụ onye nwe ya,
N'ọ bụ eze kachasị n'elu ụwa.
K'anyị jee bunye ya ihe aja,
Ka n'elu el'a k'anyị jee la,
K'anyị jee ya n'ọ kwesịrị ya.
VERSE 2
K'anyị were obi dị ọcha chunyere Chineke aja dị nsọ,
Aja ahụ n'ọbara Kristi n'ọ n'ọla n'ezie n'u
Dị a chịchana mmanya ehunyere Chukwu,
Maka ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ.
VERSE 3
Ọ na'lọ m'ụlọ ị bata n'ụlọ nsọ gị,
Onye nwe anyị,
Chineke m o,
Maka n'ị bụ ọka mma na be gị,
Makana a nụ kwuru'unụ a fọ n'ebe ọzọ.