BATANU N'ULO CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 28, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

BATANU N'ULO CHUKWU by Adimonyemma Evaristus — Lyrics

REFRAIN Batanụ n'ime ụlọ nsọ k'anyị jee fee, Agwanụ k'anyị jee n'ụlọ nke Chineke. Maka n'ọ bụ Onye ọma, maka n'ọ bụ Onye ọma. Bịanụ k'anyị jee kelee ya, gọzie aha ya, kpọọ isiala, N'ụlọ nsọ ya dị ebube, n'ime ya missa dị asọ. VERSE 1 K'anyị jeenụ kelee Dinwenu, K'anyị jee sekpuru kelee ya n'ọ, Maka n'ọ bụ onye nwe ya, N'ọ bụ eze kachasị n'elu ụwa. K'anyị jee bunye ya ihe aja, Ka n'elu el'a k'anyị jee la,
Read full lyrics

About BATANU N'ULO CHUKWU

This lively Igbo entrance song calls the faithful to gather in the house of God for worship. The title translates to an invitation to enter God's house, setting a joyful and reverent tone right at the start of Mass. The lyrics remind the congregation that they are stepping into a holy place to bow down, offer their gifts, and participate in the Holy Sacrifice of the Mass ("n'ime ya missa dị asọ").

Choirs typically sing this as the priest and altar servers process to the altar. The verses encourage the people to bring a pure heart and to offer the holy sacrifice—the bread and wine that become the body and blood of Christ—for both the living and the dead. It is a piece that naturally lifts the spirit of the congregation, preparing everyone to enter fully into the celebration.