Full Lyrics
REFRAIN
Ụmụ gị ezukotala o n'obi gị eze,
anyị bịara k'anyị kele gị.
Maka n'ị dị n'anyị mma.
VERSE 1
Onye gbunyerem o kam jiri bịa,
e jim ya bịa kam gụọrọ gị egwu n'obi gị.
Ọ gaghị emem nonụ ị bụrụgị abụ otito.
Biko gbadata bịa
gbaba egwu o mam jiri bịa.
VERSE 2
Ndụ n'ahụ k'ị nyerem o n'atọ m
tọkarịrị mmanụ aṅụ.
Akụ n'ụbị nyerem o n'atọ m
tọkpo.
Ọgụgụ isi na mma ị
chọrọ m atọbugo m o Chukwu oke.
VERSE 3
K'ọ gịnịzị kam gaeji gbub'oge ị bịatụọrọ gị mmamma.
Ụmụ gị dike n'enye gị naekele gị o.
Maka n'ekele dị ka nank'o mere ị kadi ya m'ọzọ.
Nke ị mere emediam mma Olisa bi n'igwe.
Anyị chọrọ zọch o Nna doo meregaba n'ihu.
VERSE 4
K'ihu anyị dị iche iche bụ ka mkpa anyị si dị iche iche,
anyị ebunụwo mkpa anyị niile tinye gị n'aka.
O Chukwu, biko Chukwu nụrụ olu anyị o
ma meere anyị ka anyị naarịọ gị.
K'o si akpa anyị.