Anyị Ezukotala - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
4 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Anyị Ezukotala by Andrew Emeka Chukwu — Lyrics

REFRAIN Ụmụ gị ezukotala o n'obi gị eze, anyị bịara k'anyị kele gị. Maka n'ị dị n'anyị mma. VERSE 1 Onye gbunyerem o kam jiri bịa, e jim ya bịa kam gụọrọ gị egwu n'obi gị. Ọ gaghị emem nonụ ị bụrụgị abụ otito. Biko gbadata bịa gbaba egwu o mam jiri bịa. VERSE 2 Ndụ n'ahụ k'ị nyerem o n'atọ m tọkarịrị mmanụ aṅụ. Akụ n'ụbị nyerem o n'atọ m tọkpo.
Read full lyrics

About Anyị Ezukotala

"Anyị Ezukotala" is a vibrant and joyful Igbo worship song that calls the congregation to gather in the presence of God. The title translates to "We have gathered together," setting the perfect tone for a grand Entrance or a festive Thanksgiving procession. The lyrics express a deep sense of gratitude, with the choir singing that God’s children have come to His royal court simply to thank Him for His goodness.

The verses beautifully capture the personal and collective reasons for praise. The singers reflect on the sweetness of the life and health God provides, comparing it to honey, and acknowledge that true gratitude encourages God to do even more. In a particularly moving final verse, the song draws on a profound truth: just as our faces are different, so are our individual needs ("K'ihu anyị dị iche iche bụ ka mkpa anyị si dị iche iche"). The choir brings all these diverse petitions and places them securely in God's hands.

Originally composed for the 10th-anniversary celebration of St. Michael's Parish Choir in Amokwu-Affa on Easter Sunday, this piece carries a highly celebratory energy. With its lively rhythm and deeply relatable lyrics, it is ideal for anniversaries, Easter Masses, and major parish feast days, inviting the whole church to dance forward and offer their unique prayers while united in a single song of thanksgiving.