ANYI EZUKOTALA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
10 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

ANYI EZUKOTALA by Andrew Emeka Chukwu — Lyrics

CHORUS Ụmụ gị ezukọtala o n'obi gị eze, Anyị bịara k'anyị kele gị maka n'ị dịrị anyị mma o. VERSE 1 Ọnụ ahụ e nyerem o kam jiri bịa, E jim ya bịa kam guoro gị egwu n'obi gị. Ọ gagh'eme m n'ọnụ ị buru gị abụ otito. Biko gbata ta gaba egwu o kam jiri bịa. VERSE 2 Ndụ n'ahụ ị nyerem o n'atọ m ụtọ k'arịrị mmanụ anụ. Akụ n'ụba ị nyerem o n'atọ m ụtọ k'arịrị ogwusi n'a mmai chọrọ m anụ anụgo m o Chukwu okike:
Read full lyrics

About ANYI EZUKOTALA

"Anyị Ezukọtala" is a joyful Igbo entrance hymn that calls the congregation to gather in God's presence. The title translates to "We have gathered," setting a welcoming and celebratory tone right from the first notes. With its lively solfa melody, the song captures the excitement of a community coming together in the church to offer thanks for God's goodness.

Choirs typically sing this during the entrance procession or at special thanksgiving celebrations. The verses are deeply personal, praising God for the gifts of life, health, and prosperity—describing His blessings as sweeter than the richest foods. As the voices unite in the refrain, declaring that God's children have gathered in His house, it reminds everyone in the pews of their shared purpose: to lift their voices in gratitude to the Creator.