EZI CHUKWU NARA AJA ANYI by Oheli Udeke — Lyrics

Oheli Udeke Igbo Offertory Hymns Consecration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Anyị arịọ gị, nara aja anyị, Ezi Chukwu, Ezi Chukwu. Nabata ya, were ya, gozie ya, mekwaa ya Nna k'ọ dị mma kwesị nị gị, ya nara ya. VERSE 1 Mgbe anyị n'ehunyere gị aja obi ọma anyị, nke bụ ihe ala mịpụtara. Ọ bụghị nkwụghachi ịhụnanya gị, anyị enweghị ike ya. VERSE 2 Mgbe ụmụ ịla anyị bụ ma gị gbakọrọ n'ihu gị ịchụrụ gị aja kachasị nsọ. Ka anyị n'erunye ya maka ndị gị, mmadụ niile ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ. VERSE 3 Sọ gị bụ ndụ ndị kwere na gị, ndụ ihe niile n'ụwa ma n'eluigwe. Gosi anyị ụzọ nke ka mma ije, wee gosi gị aṅụrị anyị na gị. VERSE 4 Ndị nsọ n'eju kwa n'aṅụrị, e so afo ma gị n'eto kw'ike gị. Kwere k'anyị soro ha too gị oge niile site na j'aṅụrị. VERSE 5 Gozie anyị, gozie anyị, gozie O Chukwu a nyị n'eji aṅụrị a ja. Chukwu anyị a ja nke ụmụ anyị.

Download the sheet music

EZI CHUKWU NARA AJA ANYI

EZI CHUKWU NARA AJA ANYI

By Oheli Udeke
Solfa
Igbo
2 pages
53 Downloads
Offertory Hymns Consecration Hymns
0 0

More lyrics you may want