EZI CHUKWU NARA AJA ANYI - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
54 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Oheli Udeke
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

EZI CHUKWU NARA AJA ANYI by Oheli Udeke — Lyrics

CHORUS Anyị arịọ gị, nara aja anyị, Ezi Chukwu, Ezi Chukwu. Nabata ya, were ya, gozie ya, mekwaa ya Nna k'ọ dị mma kwesị nị gị, ya nara ya. VERSE 1 Mgbe anyị n'ehunyere gị aja obi ọma anyị, nke bụ ihe ala mịpụtara. Ọ bụghị nkwụghachi ịhụnanya gị, anyị enweghị ike ya. VERSE 2 Mgbe ụmụ ịla anyị bụ ma gị gbakọrọ n'ihu gị ịchụrụ gị aja kachasị nsọ. Ka anyị n'erunye ya maka ndị gị, mmadụ niile ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ.
Read full lyrics

About EZI CHUKWU NARA AJA ANYI

There is a quiet, profound reverence in "Ezi Chukwu Nara Aja Anyi" (True God, Accept Our Sacrifice). This Igbo offertory hymn is a staple in many Nigerian Catholic parishes, sung as the bread and wine—and the people's own gifts—are brought to the altar. The melody is gentle and pleading, matching the humility of the words.

In the choir loft, this piece is often sung with a smooth, flowing harmony. The verses, led by the sopranos while the other parts hum softly underneath, reflect on the nature of our offering. The lyrics acknowledge that what we bring—the fruits of the earth and the devotion of our hearts—can never truly repay God's infinite love. We offer it anyway, asking the Father to bless and make it worthy.

It is a beautiful song for the Liturgy of the Eucharist, drawing the congregation into a spirit of surrender. As the choir sings the refrain, asking God to receive, bless, and perfect the sacrifice, it echoes the very heart of the Offertory rite.