EZI CHUKWU NARA AJA ANYI - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
25 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Obieli Udoka
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

EZI CHUKWU NARA AJA ANYI by Obieli Udoka — Lyrics

CHORUS Nara anyịa rịọ Gị, nara 'ja 'nyị, Ezi Chukwu, Ezi Chukwu, nabata ya. Were ya, gọzie ya, mekwua ya Nna kọdị mma, kwesị nị ga nara ya. VERSE 1 Mgbe anyị n'eru nyere Gị aja obiọma 'nyị, nke bụ ihe ala mịpụtara. Ọbụghị nkwughachi, Ịhụnanya Gị, anyị'enweghị 'ke ya. VERSE 2 Mgb'ọbụla 'nyị bụ 'mụ Gị gbakọrọ n'iru Gị, Ịchụrụ Gị aja kasị nsọ. K'anyị n'erunye ya, maka ndị mmadụ nile, ndị dị ndụ na ndị nwụr'anwụ.
Read full lyrics

About EZI CHUKWU NARA AJA ANYI

"Ezi Chukwu Nara Aja Anyi" is a reverent Igbo hymn beautifully suited for the Offertory and the Presentation of the Gifts. The title translates to a heartfelt plea for the True God to accept the sacrifices of His people. As the congregation brings forward the bread, wine, and the fruits of their labor, this piece gives voice to their collective prayer, asking God to receive their offerings and bless them.

The verses reflect a deep sense of humility and gratitude, acknowledging that the gifts brought to the altar—the fruits of the earth—are ultimately from God. The choir leads the faithful in asking the Father to transform these humble offerings and to look upon the assembly with love. It is a staple for Nigerian Catholic choirs during the Liturgy of the Eucharist, drawing the congregation into a spirit of solemn worship and surrender as the Mass moves toward the Consecration.