Ezi Chukwu Nara Aja Anyi - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
7 downloads
Added Jul 30, 2026
Composer: Obieli Udoka
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Ezi Chukwu Nara Aja Anyi by Obieli Udoka — Lyrics

[CHORUS] Anyị arịọ Gị nara aja anyị, Ezi Chukwu, Ezi Chukwu, nabata ya. Were ya gozie ya, mekwaa ya Nna K'ọ dị mma kwesị n'ị g'anara ya. [VERSE 1] Mgb'anyị n'erunyeere Gị aja obi ọma anyị, Nke bụ ihe ala mịpụtara. Ọ bụghị nkwụghachi ịhụnanya Gị, Anyị enweghị ike ya. [VERSE 2] Mgb'ọbụl'anyị bụ ụmụ Gị gbakọrọ n'ihu Gị, Ị chụrụ Gị aja. Ka sị asọ k'anyị n'erunye ya maka ndị mmadụ niile, Ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ.
Read full lyrics

About Ezi Chukwu Nara Aja Anyi

"Ezi Chukwu Nara Aja Anyi" is a gentle, deeply reverent Offertory hymn that captures the true spirit of giving at Mass. When the choir leads this piece, we are not just singing about bringing bread and wine to the altar; we are asking the "True God" to accept the genuine, heartfelt offerings of His people. The melody carries a sense of humility, perfectly matching the words that acknowledge our gifts are simply the fruits of the earth, not a repayment for God's boundless love.

As the verses unfold, the song broadens its prayer to include everyone. We ask God to accept our sacrifice for the living and the dead, and we join our voices with the saints who constantly praise His goodness. It is a moving moment in the liturgy when the congregation gathers as one family. Singing this, you can feel the choir loft and the pews united in a single plea: that God might bless, sanctify, and receive the humble gifts we place before Him.