Amarachukwu by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] E chee la m'ihu, chee azu, chee gburugburu. Olee ihe I jiri hu m n'anya kari sia mmadu ni le? I hunanya Gi n'a tu m n'anya, Obio ma Gi n'e ju m'anya. Gwa nu m'ihi jiri were m kari sia mmadu ni le? Ngozi Gi n'e gosi m n'o bu n'ihi amara Gi. [REFRAIN] Gi eh Chineke. Eh! Amara Gi eh, Kam jia ga. Amara Gi ezi Chineke mo! Amara Gi juru anya. O lee ihe m ga inye Gi K'uwu Gi ugwo amara Gi? Amara si n'igwe. O la ocha na Ola edo, eh! Ngozi si n'i gwe onwe ghi iji heme Chineke maka n'o bu Gi kere ha. Ma[VERSE 1] N'ar' onyinye m jiri bia Chineke Nna, n'o bu Gi nwe ha. Amara Gi eh, ezi Chineke. Amara Gi O zunwo ro mo! Amara Gi juru anya. M lee anya n'iru, lee anya n'azu, Oma ma masia masi M lee anya gburu gburu mo! Amara Chukwu. Site n'ubochi a tu r'ime mo, I ji amara kpuchi te m o I hunanya Gi n'aru mo, n'a gbam'anya mmiri o Amara baru ba. [VERSE 2] Nria nria ni le biara laa O bu amara Gi. I si gwu mgbu, eze mgbu, anya mgbu Eke ker' uwa nar' e kele mo, doo! Amara baru ba. [VERSE 3] M nwere ji n'ede, ezi Chineke, a gam' a chita ha. M nwer' okuko, M nwer' ewu a gam' akputa ya. Makana amara Gi baru ba n'ime ndu mo! I n'agozi m n'a kwugh' ugwo, amara baru ba.

Download the sheet music

Amarachukwu

Amarachukwu

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
6 pages
3 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want