Full Lyrics
REFRAIN
Aja dị nsọ,
Aja dị asọ k'ọnụ k'ụmụ
Chineke n'achụrụ Chukwu.
VERSE 1
Aja anyị n'achụrụ Chukwu b'onwe anyị, kachaelu.
Aja anyị n'achụrụ Chukwu b'onwe anyị, kachaelu.
Aja anyị n'achụrụ Chukwu b'onwe anyị, nara ya.
VERSE 3
Anyị arịọ Gị mgbaghara njọ anyị, kachaelu.
Anyị arịọ Gị ebere n'obodo anyị, kachaelu.
Anyị arịọ Gị gratia na ngọzị nile, nara ya.