Zukotanu Tobe Atonotu Di Ngozi by Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) — Lyrics

Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) Igbo Holy Trinity Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Zukotanu k'anyi tobe Chukwu Bianu k'anyi sekpuoro Ya Zukotanu k'anyi jaa ya mma Onye ker'uwa nile choo ya mma Onye hur'uwa n'anya Chukw'oma REFRAIN Tobe Ato n'otu Chukwu Tobe wer'egwu di mma Tobe Onye nzoputa Tobe wer'ukwe tobe Chukwu Muo Nso VERSE 2 Zukotanu k'anyi tobe Dinwenu Bianu k'anyi sekpuoro Ya Zukotanu k'anyi jaa ya mma Onye nwuru ma k'anyi ndi njo Onye gbaputara anyi n'onwu VERSE 3 Zukotanu k'anyi tobe Muo Nso Bianu k'anyi sekpuoro Ya Zukotanu k'anyi jaa ya mma Onye sina Nna na Nwa puta Mmuo Nso Onye mere ka mmuo anyi siwa ny'ike

Download the sheet music

Zukotanu Tobe Atonotu Di Ngozi

Zukotanu Tobe Atonotu Di Ngozi

By Okwy Tony Umeh (Rev. F...
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Holy Trinity Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want