Full Lyrics
Zidata Mụọ Nsọ,
Zidata Mụọ Nsọ nke Gị, Chineke,
Zidata Mụọ Nsọ nke Gị;
K'ọ daa ka igilige ụtụtụ n'elu ha bụ ndị niile n'akpọku Gị!
Zidata Mụọ Nsọ nke Gị, O Dinwenụm;
O zidata Mụọ Nsọ nke Gị;
K'ọ daa ka igilige ụtụtụ n'elu ha bụ ndị niile n'akpọku Gị.
Amen.