Full Lyrics
Nne neku nwa, zamiliza
Nne neku nwa zamiliza
Zamiliza, zamiliza
Kute nwa k'anyi fu ya
Zamiliza, zamili zamiliza
Zamiliza, na Mary amugo
Site n'ike mmuo o
Ka Mary jiri tu ime
Site n'ike mmuo o
Ka Mary jiri muo ya
Zamiliza, zamili zamiliza, zamiliza
Nne neku nwa, zamiliza
Zamiliza, Nne neku nwa
Kute nwa k'anyi fu ya
Zamiliza, zamiliza
Na Mary amugo
K'anyi nye ya ekene
Zamiliza, zamili zamiliza
Zamiliza, zamiliza
K'anyi nye ya otuto
Muoozi bia kute ya
Mary na nwa kite
Si ya ekene, ekene, ekene
Ekene, ekene, ekene
Ekene, ekene, ekene
Ekene, ekene, ekene
Ekene, ekene, ekene
Ekene nke O kachasi
Ekene, ekene, ekene o, ekene
Gi Onye chineke mere k'inata amara
Gi Onye chineke mere k'inata amara
K'inata amara, k'inata amara, Eliya
Gi Onye chineke mere k'inata amara
Mary, nata amara
Onyenweanyi nonyere gi
Lee! I ga mu nwa nwoke
Aga kpo ya aha ya Emmanuel
Aga kpo ya aha ya Emmanuel
Chineke nonyere gi, nonyere gi
Chineke nonyere, nonye
Chineke nonyere gi
Nne neku nwa, zamiliza
Nne neku nwa, zamiliza
Kute nwa k'anyi fu ya, zamiliza
Nwa bu otu nwa o
Zamiliza, zamili zamiliza
Zamiliza, Otu nwa nwoke
Zamiliza, zamili zamiliza
Zamiliza, Kpoto kpo nwa o
Zamiliza, zamiliza
Onye gbaputuwa, Agadaganda, zamiliza
Zamiliza, zamili Onye ebube, ebube
Onye mgbaputa, zamiliza
Zamiliza, zamiliza
Onye ndu moo, Ebube kachasi, zamiliza
Zamiliza, Chineke nke bu dike, zamiliza
Zamiliza, Mma nke bu nna, zamiliza
Zamiliza, zamiliza, zamili zamiliza
Ebighebi, zamiliza
Onyisi udo, zamiliza, zamili zamiliza
Muoozi, zamiliza
Nne neku nwa zamiliza
Nne neku nwa
Nne neku, neku nwa
Lu, lu, lu, lu, lu, lu, lu, lu, zamiliza
Kute nwa k'anyi fu ya, zamiliza
Na Mary, lu, lu, lu, lu
Zamiliza, na Mary amuwo
Lu, lu, lu, lu, lu, Mary amuwo
Zamiliza, na Mary amuwo
Muoozi, zamiliza
Nne neku nwa, zamiliza
Nne neku nwa, zamiliza