YEGHE YEGHE by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ọ gịnị chatọlụ n'enu yeghe yeghe Ọ chatọ l'a chatọ yeghe yeghe Ụtụ chalụ n'enu yeghe yeghe Ụtụ chatọ l'a chatọ yeghe Ụdara n'achalụ n'achatụ n'agba mmili gololo N'agba mmili gololo N'agba mmili gololo Ụtụ satọ yeghe yeghe Ụtụ chalụ l'a chalụ yeghe yeghe Chalụ n'achalụ n'agba mmili gololo N'agba mmili gololo N'agba mmili gololo SOLO Onye bata ghọrọ Onye bata ghọrọ Enwe bata ghọrọ Enwe bata ghọrọ Ogele bata ghọrọ Ogele bata ghọrọ Ụdara asọgbue numo Ụdara asọgbue numo Ọ sọgbue nu mo Onye kam g'enye Onye kam g'enye Nwa enwe CHORUS Ụtụ satọ yeghe yeghe Ọ chalụ l'a chalụ yeghe yeghe Ụtụ satọ yeghe yeghe Ọ chalụ l'a chalụ yeghe yeghee

Download the sheet music

YEGHE YEGHE

YEGHE YEGHE

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
3 pages
4 Downloads
Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Celebrations
0 0

More lyrics you may want