JESU NNOO (EGWU EGEDEGE!) by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

Alex Ugwu (OZIGE) Igbo Christmas Celebrations Concert Solfa notation

Full Lyrics

[SOLO] Ndị be anyị e kenee m unu! Ndị be anyị kwenu! kwenu! Rienu! Ṅụọnụ! Mụọnụ! Kwezuo nụ o!! Ọ doro anya n'ihe dị ukwu naeme n'obodo anyị na anya akpọrọ m akpọ nke ntị jie chi m echi, kedu ihe n'eme? Tognei neana ma n'ikwegonya ọfụma, ị gaapụ n'obodo anyị nọzi na mgbanwe tekarịrị towalin! Kedu ihe n'eme? Kitaazi! M nagazi n'ụzọ, m naafụ ebe onye ọbụna n'enyegharị, na amụrị amụ a jagharị eze, kedu ihe n'afịo? Mmemme akarịanị! Mmemme naalirubeyenuo!! Mmemme mewalu mmelu nmenmemee melyeme n'emezisibeni ne, kedu ihe n'eme? Ị nekwuziganiya n'aka nnị na aka ekpe din din din din din a naada ebe niile, tachaa cha na micha cha, a matakasi naa michasi, oriri n'ọnwụnnu o; a naeri ko na aṅụụ zoto, kedu ihe n'emezi kam jụenụ! Kwunyenu num n'ọkụ, kpụọnụ num isia kpu walubaati kam soro n'ife a n'eme, gwam nụ num ihe n'emezi? Ndị be anyị sị n'onye ajụ ujụ na akwanụ ụfụ ụzọ mooli ya mere m jia jụ nụ kedu ihe n'eme, kedu ihe n'afịo kam jụ! Ọ nwọ! Ọ kwa eziokwu! E hee nu! Chai! [CHOIR] Aiyere!! Ekeresimesie rutego! Aiyere!! Ekeresimesie rutego! Aiyere!! Ekeresimesie rutego! Ya b'ụm Jesu kristieNwa kanwa bue zee rutego! Nwa g'emeri ọnwụ e rute go! [SOLOIST] Kedu ihe anyị naasị ya!! [CHOIR] Nwa kanwa bu Jesu nnọọ, Nwa maramma, anyị niile na asị gị nnọọ. Nwa kanwa bu Jesu nnọọ, Nwa ọma, anyị niile na asị gị nnọọ. Ụwa lele nya ra nwa mmadụ, nwa Mary Nwa bueze nwa bukwa meza ya! Nwa chukwu na nwa mmadụ, nwa Mary Nwa bueze nwa bukwa meza ya! Nwa hụrụ ụwa n'anya anyị ncha na asị ya Jesu nnọọ. Mm... Kanyị gba egwu egedege! Kanyị gba egwu egedege! Kanyị gba egwu egedege! Ihe anyị gaagbara ya bu egwu egedege! E yeh egwu egedege! Anyị gaa gba egwu egedege, egedege, egedege! Aiye! Egwu g'emegbuaanyị gaagbakw'egwu nunwa!! Eyio! eyio! eyio!! eyio!! Gbabana egwu na meza ya gbiago!! Ugheghu!! Ije!! Nnwa!! Ije mma tebi ye! Zebaya! Yaba ya ngwa Egwu egedege! gbabana egwu egedege! Ukwu luo gị ana kii yori ba ya bu o yoxima sekere be!! Ihe anyị gaagbara nụ Jesu bukwa egwu egedege! Ihe anyị gaagbara Mezaya bukwa egwu egedege! Ihe anyị gaagbara Jehova bukwa egwu egedege! Egedege, egedege, egedege! Egwu egedege kanyị gaagbara nụ Jesu!! Eyio! eyio! eyio!! eyio!! [SOLOIST] Kedu ihe anyị na asị ya!! [CHOIR] Nwa kanwa bu Jesu nnọọ, nwa maramma anyị niile na asị gị nnọọ. Nwa kanwa bu Jesu nnọọ, nwa ọma anyị niile na asị gị nnọọ. Ụwa lele nya ra nwa mmadụ, nwa Mary Nwa bueze nwa bukwa meza ya! Nwa chukwu na nwa mmadụ, nwa Mary Nwa bueze nwa bukwa meza ya! Nwa hụrụ ụwa n'anya anyị ncha na asị ya Jesu nnọọ. Jesu! Jesu kristin nnọọ!! Nnọọ!! Nnọọ!! Nnọọ!! Hei!!!

Download the sheet music

JESU NNOO (EGWU EGEDEGE!)

JESU NNOO (EGWU EGEDEGE!)

By Alex Ugwu (OZIGE)
Solfa
Igbo
5 pages
4 Downloads
Christmas Celebrations Concert
0 0

More lyrics you may want