JESU NNOO (EGWU EGEDEGE!) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Alex Ugwu (OZIGE)
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

JESU NNOO (EGWU EGEDEGE!) by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

[SOLO] Ndị be anyị e kenee m unu! Ndị be anyị kwenu! kwenu! Rienu! Ṅụọnụ! Mụọnụ! Kwezuo nụ o!! Ọ doro anya n'ihe dị ukwu naeme n'obodo anyị na anya akpọrọ m akpọ nke ntị jie chi m echi, kedu ihe n'eme? Tognei neana ma n'ikwegonya ọfụma, ị gaapụ n'obodo anyị nọzi na mgbanwe tekarịrị towalin! Kedu ihe n'eme? Kitaazi! M nagazi n'ụzọ, m naafụ ebe onye ọbụna n'enyegharị, na amụrị amụ a jagharị eze, kedu ihe n'afịo? Mmemme akarịanị! Mmemme naalirubeyenuo!! Mmemme mewalu mmelu nmenmemee melyeme n'emezisibeni ne, kedu ihe n'eme? Ị nekwuziganiya n'aka nnị na aka ekpe din din din din din a naada ebe niile, tachaa cha na micha cha, a matakasi naa michasi, oriri n'ọnwụnnu o; a naeri ko na aṅụụ zoto, kedu ihe n'emezi kam jụenụ! Kwunyenu num n'ọkụ, kpụọnụ num isia kpu walubaati kam soro n'ife a n'eme, gwam nụ num ihe n'emezi? Ndị be anyị sị n'onye ajụ ujụ na akwanụ ụfụ ụzọ mooli ya mere m jia jụ nụ kedu ihe n'eme, kedu ihe n'afịo kam jụ! Ọ nwọ! Ọ kwa eziokwu! E hee nu! Chai! [CHOIR] Aiyere!! Ekeresimesie rutego! Aiyere!! Ekeresimesie rutego! Aiyere!! Ekeresimesie rutego! Ya b'ụm Jesu kristieNwa kanwa bue zee rutego! Nwa g'emeri ọnwụ e rute go! [SOLOIST] Kedu ihe anyị naasị ya!! [CHOIR] Nwa kanwa bu Jesu nnọọ, Nwa maramma, anyị niile na asị gị nnọọ. Nwa kanwa bu Jesu nnọọ, Nwa ọma, anyị niile na asị gị nnọọ.
Read full lyrics

About JESU NNOO (EGWU EGEDEGE!)

"Jesu Nnọọ (Egwu Egedege)" is an explosive, culturally rich Christmas celebration that brings the vibrant energy of the traditional Igbo Egedege dance straight into the choir loft. The piece opens with a captivating "Mbem" (a traditional spoken-word chant), where the soloist acts as a town crier, calling the community to witness a great and joyful event. This conversational, free-rhythm introduction builds immense anticipation before the choir bursts in with a resounding welcome to the newborn King.

The lyrics center on the joy of the Nativity, declaring "Nwa kanwa bu Jesu nnọọ" (Welcome, child Jesus). The choir praises the child of Mary who brings salvation, declaring that the only fitting response to such a miracle is to dance the Egedege for Him. The score itself calls for ululations, exclamations, and intense dancing, capturing the true spirit of an indigenous festival.

For a Nigerian Catholic choir, this piece is a showstopper. It is perfect for a lively Christmas concert, a cultural day Mass, or a grand recessional during the festive season. It demands high energy, rhythmic precision, and a deep appreciation for Igbo musical heritage, leaving the congregation uplifted and ready to celebrate the birth of Christ.