Imanuel (An Igbo Carol) by Zonobruno Paschal C — Lyrics

Zonobruno Paschal C Igbo Christmas Concert Solfa notation

Full Lyrics

SECTION A Ụmụnnem, tima mkpu ọhụ Tishie y'ike sh'ọsị n'onye n'agwa nụ Titiunu nụ Onye rị nsọ nke Izrel Ngudo ụmụnne m, tima nụ mkpu ọhụ SECTION B K'anyi je kọọrụ ha Je kọọranị niile n'ata ahụhụ n'ime njọ Kọọra ha shi nmu n'onye amụrụ Azaya buru Eze zuola Sha kulu ya kowutu shi n'agbaghara ma njọ Bịa lema nụ Imanuel Bịa lema nụ Imanuel Bịa lema nụ Imanuel Gamavu kụma mgbirigh' ekeresimesi o Kushie y'ike Kụma mgbirigh' ekeresimesi o Kushie y'ike OSTINATO FOR SOLO VOCE SOPRANO SOLO Vejin Maria mụọrọla ngị nwa nụ Eze uwa niile Gama n'ugwu n'ọdịda nịịle tima n'mkpu ọhụ tishie nụ y'ike shi ha kpomara nụ y'ishia la shọ wụ Imanuel TUTTI (ACAPELLA) Imanuel, Imanuel, Imanuel Nwa ka nwa Imanuel Eze Nwa ka nwa Imanuel Ezi Nwa ka nwa Imanuel Kpoo ya Imanuel PART C (ACAPELLA) K'anyi je ma nụ na Betelehem K'anyi je ma nụ na Betelehem K'anyi jema, k'anyi je K'anyi jema, k'anyi je Bịa ma nụ k'anyi jema Shiangị je le anụ nụ Eze Jesu (ON SPIRIT) Dinwenu, ụmụwa olee b'o ne me Kaara mue b'o nakpe ok! K'anyi je k'anyi jema nụ na Betelehem K'anyi je kpoishiala Eze bu Ezam Mezaya, Ebube dike k'ọ bụ Chukwu Ọma O mea Nna ya, O yiri Nna ya, O ria Nna ya, O giri Nna ya Jesu Imanuel Ụmụwa bịama lema nụ Shi ụna hụnla k'ọ bashi bu n'igwe ji kunla k'ọ bashi bu n'igwe ji kunla k'ọ bashi bu n'igwe ji N'ezie ụmụnnem shi ọ gaadịrịla ngị mma N'ezie ụmụnnem shi ọ gaadịrịla ngị mma N'ezie ụmụnnem shi ọ gaadịrịla ngị mma Amen, Amen, Amen PART D K'anyi weje renu y'olee do Frankinsensi na Mere Kụma mgbirigh' ekeresimesi Kulunu shi nụ shia h'ọma ma mma Shiohyse Onye n'enetiti anụ Imanuel Imanuel, Imanuel FINALE Imanuel, Nwa ka nwa Imanuel, Nwa ka nwa Imanuel

Download the sheet music

Imanuel (An Igbo Carol)

Imanuel (An Igbo Carol)

By Zonobruno Paschal C
Solfa
Igbo
4 pages
8 Downloads
Christmas Concert
0 0

More lyrics you may want