Full Lyrics
REFRAIN & VERSE 1
Nụrịwọnụ, nụrịwọnụ,
Onye gaabịakwut' ụnụ bụ Emmanuel.
Bịanụ o bịanụ Emmanuel,
K'Ị gbapụt' Israel ọjọọ,
Nke n'eruru n'ime ọzara,
Ebe a chụpuru Ya,
Ganye na Nwa nke Chukwu abịa.
VERSE 2
Bịanụ O amamihe si n'eli:
Onye ji ike echeku ihe nile,
Gosiri anyị ụzọ nke amamihe,
Ma kụziere anyị ụzọ Ya anyị gaeso.
VERSE 3
Bịanụ O bịanụ isi mmiri nke si n'eli,
Mee ka anyị nwe ezi ọṅụ n'ọbịbịa Gị,
Gbasasịa ajọ utukpu nke ọchịchịrị,
Ma chụsosịa ọchịchịrị nke ọnwụ.
VERSE 4
Bịanụ Onye mba nile naachọ,
Mee ka mmụọ mmadụ nile bụrụ s'otu,
Ka ajọ nkewasị anyị kwụsị,
Ma bụrụ anyị eze nke udo nkudo.