A MURU NWA KA NWA by Rev. Fr. Dominic Igwe — Lyrics

Rev. Fr. Dominic Igwe Igbo Christmas Folk songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO A muru nwa ka nwa Ihe mere na Bethlehem Judia, A muru nwa ka nwa. CHORUS A muru nwa ka nwa, a muru nwa ka nwa, Nwa nwa nwa nwa nwa nwa nwa ka nwa. Ihe mere na Bethlehem Judia, A muru nwa ka nwa. O yo yo! A muru nwa ka nwa, Nwa nwa nwa nwa nwa nwa nwa ka nwa. Ihe kwuru na Bethlehem Judia, A muru nwa ka nwa. VERSE 1 Mmuo ma kwu ru ya, a muru nwa ka nwa Na Bethlehem Judia, a muru nwa ka nwa. O nyenzoputa nyi n'uwa a mu ru ya. Chukwu di ke, Nna di ebe, Eze udo Jesu Christi, A muru nwa ka nwa. Jiri gwa gboro ya n'uwa a mu ru ya. A CAPELA Kanyi jebe nu jee zute ya! Kanyi jebe nu jaa ya mma. Kanyi jebe nu jee zute ya! Kanyi jebe nu jaa ya mma. O nasom uso ije zute ya. Kanyi jebe nu jaa ya mma. Anyi hukuwa ra kpakpando ya n'igwe. Kanyi jebe nu jaa ya mma. TENOR SOLO Wetanu ekwe e kwe na akuwe. Weta nu igba igba nagba. Ogene gem gem gem. Wata ichaka ichaka chaka chaka. Buta nu ogene egwu di egwu. VERSE 2 Chukwu biara n'uwa n'onodu mmadu. Chukwu biara n'uwa n'onodu mmadu. A mu ru ya n'ime ogba ya n'ojiri binigbiputa. Chukwu biara n'uwa n'onodu mmadu. O tito diri Chineke! O tito diri Chineke! Anyi gaeburu alleluia, alleluia, eh, buru nu ya wee jaa ya mma.

Download the sheet music

A MURU NWA KA NWA

A MURU NWA KA NWA

By Rev. Fr. Dominic Igwe
Solfa
Igbo
5 pages
6 Downloads
Christmas Folk songs Hymns
0 0

More lyrics you may want