Akwa Okwara N'eluobe by Ezea Vincent / Ukaegbu Theodore — Lyrics

Ezea Vincent / Ukaegbu Theodore Igbo Holy Week Hymns Lenten Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 SOLO Akwa Jesus kwuru n'elu obe Ndi nke m o, Gini ka m mere? Unu emesem tiyem k'onye ohi kute m n'izu REFRAIN Lee enyi isi m o Obu obar'obara eeh! Anu m o Obua pajuru ya VERSE 2 SOLO N'ime ozara ka m zuru unu si N'aka Fero ka m saputara unu Kedu ihe unu mere umu za nu m o VERSE 3 SOLO Emere m unu api m? Gini ka m mere? Ndi nke m o, Zukwa nu m ajuju Gwa m ihe njo m jo Umu ji a fia mi he VERSE 4 SOLO Obu Ube ka m tara n'isi nka Ku K'obu ntu Ku ku ri m ma Ka ma Lee onye Kpogidere

Download the sheet music

Akwa Okwara N'eluobe

Akwa Okwara N'eluobe

By Ezea Vincent / Ukaegbu...
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Holy Week Hymns Lenten Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want