Full Lyrics
CHORUS
Di na nwunye,
lee ka ha n'abata,
lee Di na nwunye
ka ha n'abata n'obi Chukwu.
VERSE 1
Ha bịar' ịrịọ ngozi nke Chineke Nna,
Ezi Chineke nye ha amara Gị n'uju.
VERSE 2
N'ihi n'ikwuru sị Onye n'arịọ g'arịọta,
n'ihi n'ikwuru sị nụ Onye n'arịọ g'arịọta.
VERSE 3
Ka udo Chineke biri n'ime unu,
ka amara Chineke Nna chekwaba unu.