UKWE MAKA AGBA M AKWUKWO — Lyrics

Igbo Wedding Hymns Entrance songs Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ka Dinwenu a! naba Ya dị nsọ zita r'ụnụ enyemaka Ka Ọ si na Ziọn chekwaba ụnụ Ya nye obi ụnụ ihe n'agụ ya, Ya nye aka n'ihe ụnụ metinye n'aka. VERSE 1 Ọ dị gba mma ka mmadụ biri nanị ya Nwoke gaahapụ nne na nna ya Lakwuru nwunye ya h'abụọ abụrụ otu. VERSE 2 Ada gee ntị kpachapụ anya Hapụ obodo ụnụ na be nna gị, Mma gị eriela eze obi Ya bụ nna gị ukwu sopụrụ ya. VERSE 3 Ụmụ agbọghọ ibe ya du y'agara be eze, Ha n'ekwe ukwe aṅụrị Ha n'ekwe ukwe ngọzi na aṅụrị n'obi eze. VERSE 4 Ụmụ aka nke gị g'anọchi anya nke nna gị, Ag'echi ha eze n'akụkụ ụwa nile A gam eme n'aha gị amụghị ọnwụ Mba nile gaeto gị ebighebi.

Download the sheet music

UKWE MAKA AGBA M AKWUKWO

UKWE MAKA AGBA M AKWUKWO

Solfa
Igbo
1 page
10 Downloads
Wedding Hymns Entrance songs
0 0

More lyrics you may want