Uwa Mmebi - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Henry Iwuala
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Uwa Mmebi by Henry Iwuala — Lyrics

Ihe isi ike, ọ karịala! Ewo; Agụụ ụwa, ọ ti nwata n'ihunne ya Ọ gịnị k'anyị g'eme o! Chineke zọbanyị ma ọ bụ gịnị Ka na onye agụụ naagụ n'ewe iwe okungwangwa. Ọ bụrụ mgbe anyị nọ n'agha, Ọ jara kwa ngwomume maka n'ebere Chukwu g'ebutugo n'edu anyị Dị k'ọ siri mee mgbe anyị lụrụ agha Biafra, Afọ atọ gharị nwụchasi Ọ bụ naanị agụụ k'a naarịa? Mba, Ajọ ọrịa sokwa n'ime ya. Ndị anyị naarịa, ị na ndị anyị naarịa gharịa na mbụ Nke otu n'ime ha mbụ, bụ nejie obiri n'ajọcha. Iche na agụụ sigo? Ewo Chimo! Aga m enye gị azụ maka na asị m onye a gaakọdụgle Ọnwụ a kpadọghị agbarole? Ọnwụ ike, ọnwụ a ke akari go! Kwado. Ọnwụ arịaghị arịa nwụọ Ọnwụ a gberede Jụre be niile. Kedụ nsị ya Ụmụaka agwụla nụ, Iya! Okenye nanwụ, ikolo nanwụ, agbọghọ nanwụ eeh! Kedụ nsị ya eeh!
Read full lyrics

About Uwa Mmebi

"Uwa Mmebi" (which translates to "A Corrupt World" or "World in Ruin") is a powerful, narrative choral piece that steps outside standard liturgical worship to offer a profound social commentary. Rather than a traditional hymn, it is a dramatic reflection on the hardships of life, the fleeting nature of wealth, and the moral decay in society.

The lyrics paint a vivid picture of struggle, touching on hunger, sudden loss, and even the historical echoes of the Biafran war. It reminds listeners that the love of money is the root of evil ("ego bụ mgborogwụ njọ") and issues a passionate call for repentance and unity. With its rhythmic vocalizations—like the percussive "tarabadam, pam-param"—and urgent spoken interjections, the music captures the chaos of the world while pleading for a return to God.

Choirs typically bring a piece like this to life during special concerts, cultural days, or choral competitions. It gives the singers a chance to step into the role of storytellers, using rich dynamics and expressive phrasing to deliver a strong moral message that resonates deeply with the audience.