Uwa Mmebi - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
34 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

Uwa Mmebi by Jude Nnam — Lyrics

Ihe isike, ọ karịala! Ewo, agụụ Oti nwata dịrị nne ya Ọ gịnị k'anyị g'eme o! Chineke zọba nyi maka na onye agụụ naagụ n'ewe iwe ọkụ ngwa ngwa. Ọ bụrụ mgbe anyị nọ n'agha, Ọ garị ekwe nyi omume maka n'ebere Chukwu gbabulu ụzọ n'edu anyị! Dị k'o siri mee mgbe anyị lụrụ agha Biafra Afọ gisi titi to ghari nwụchasi Ọ bụ nanị agụụ ka a dọrịa? Mba! Ajọ njọ akwa n'ime ya. Ndị anyị naarịa mbụ na ndị anyị na anaghị arịa mbụ Nke ọ lụlụ n'ime ha bụ n'ezie ọ biri na jao cha Ichere n'ọgwụ sigo Ewu! Chimo Agam i enye gị aza m a ka n'e sim ole Agakodu g le gharo le? Ọnwụ ike, Ọnwụ ike nkamgo! Ọnwụ akwadoghị akwado, Ọnwụ a yagi inya nwụọ Ọnwụ mberede, Ọnwụ mberede jurebe nile Ụmụaka naanwụ jurebe nile Ukagwụla nụ iya! Ukagwụla nụ iya! Okenye naanwụ, Agbọghọ na anwụ eeh! Chukwu ị nọkwaya? Kedu i si ya?
Read full lyrics

About Uwa Mmebi

"Uwa Mmebi" is a profound and stirring lamentation by Jude Nnam that speaks directly to the struggles, suffering, and need for repentance in society. It is a deeply emotional piece often sung during Lent or in times of national prayer, acting as a prophetic voice from the choir loft.

The lyrics paint a vivid, unflinching picture of hardship. The song mentions hunger, sudden death, the historical scars of the Biafran war, and the heavy consequences of bad leadership and greed. Through the music, the choir cries out "Ewo!" in sorrow, asking God if He is still watching over His people ("Chukwu ị nọkwaya?"). The raw honesty of the text makes it a powerful moment of reflection for any congregation.

Ultimately, the piece is a call to conversion. It reminds the faithful of the biblical command to love one's neighbor as oneself, urging the nation to turn back to God ("Nigeria chegharia") so that things may be well again. It challenges both leaders and citizens to seek truth and mercy, making it a deeply relevant prayer for healing and renewal.