Uwa Bu Olili by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

Alex Ugwu (OZIGE) Igbo Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Ụwa bụ olili, ụwa bụ olili Anabago m o, ka m jee kwuru Nna m o Enu ụwa bụ olili, onye nọsịa ọ naba I n'ekwegnya okwesịrị ekwesị Anabago m o, anabago m o, ka m jee kwuru Nna m o Unu ebezina, kene Chukwu maka ndụ m o E o nwanne m, ọ dịchago mma. [VERSE 1] Ọnwụ abịago onye ọbụna a n'ebe akwa n'agbaghaka Ichezogo n'ọ bụ olili ka ị bịata Onye nọsịa ọ naba N'okwije ginke ọma E o nwanne m, ọ dịchago mma. [VERSE 2] Ọ bụ eziokwu na ọ n'afụ ezigbo ụfụ Ọ bụ eziokwu na ịchọ mmadụ ajọkakwa nụ Mana mara n'enu ụwa bụkwa olili Oge m erugo ka m jee kwuru Nna m o. [VERSE 3] Ngwa nụrụ ndụmọdụ a ka m ji ana Maka na ọ bụ ya ka Nna m jiri nụyo Ọnwụ o ọnwụnwa n'obe Hụnụ n'anya e o! hụ nwanne gị n'anya E o nwanne m, ọ dịchago mma. [CODA] Unu ebezina Eh, kene Chukwu maka ndụ m o.

Download the sheet music

Uwa Bu Olili

Uwa Bu Olili

By Alex Ugwu (OZIGE)
Solfa
Igbo
3 pages
92 Downloads
Burial / Funeral Hymns Hymns
1 0

More lyrics you may want