Full Lyrics
CHORUS
Gaba zuruike
Gaba na be Chukwu
Gaba n'ụlọ Nna gị
Ụwa abụghị ebe obibi
VERSE 1
Nsogbu gị ebigo
Ndokasị gị akwụsịgo
Gaba, jee zuruike
N'ụwa abụghị ebe obibi
VERSE 2
Afụfụ ụwa zur'ike
Ọrịa zur'ike
Na ụwa nne m alabago
Zuruike n'ụwa abụghị ebe obibi
VERSE 3
Ndị dị ndụ ebezil'akwa
Hapụnụ ya ka ọ zur'ike
Ezumike adịghị n'ụwa
N'ụwa abụghị ebe obibi
VERSE 4
Ndị dị ndụ chetakwa
N'ofu ụbọchị anyị gaanwụ
Anyị gaala na be Chukwu
N'ụwa abụghị ebe obibi
VERSE 5
Ị na akpa akụ ụwa
I were ihe ụwa hibe isi
Ụwa bụ nja
N'ụwa abụghị ebe obibi