Full Lyrics
[SECTION A]
Mmadụ kọlam, ịkwụ kọlamo
Ịbe a kọkwalam, ịkwụ kọlamo
Ịbe a kọkwalam n'ụwa
Ịkwụ kọlam, ịkwụ n'ịbe a kọkwalam
Mmadụ kajiaba, ụwa tọka, ụwa tọka
Nke bụ eziokwu bụ n'ụwa tọka
Ọkwa mmadụ bụ n'ụwa tọgbuo onwe ya.
[SECTION B]
Aye, aye, mmadụ k'ejiaba
Ụmụnna wụ ike onye
Aye, mmadụ k'ejiaba
Ụmụnna wụ ike onye
Ghala nwanne ya
Mmadụ kọlam, ịkwụ kọlam, ịkwụ
Mmadụ kọlam, ịkwụ kọkwalamo
Ịbe ghakwalamo n'ụtọ ụwa bụ mmadụ.
[REFRAIN I]
Gwanum o, gwanum o, ụwa ebu
Ka ọga bakwa nyi nile
Hapụm mebiri, so gi ọg'ebiri n'ụwa
[SECTION C]
Biri kam birio, biri kam biri
Biri kam birio, nwanne m kam biri n'ụwa
Kam biri n'ụwa, kam birio
Biri kam birio, kam biri n'ụwa
Biri kam birio, ezi nwanne m
Ụwa kam biri, ọga banụ anyị o ụwa
Ụwa ebuka nwoke ga ebi
Nwanyị ga ebikwa, okenye nụ
Nwaka ga ebi eh
Onye ukwu na onye nta ga ebikwa nụ
Do lezie anya ụmụ anụmanụ ga esokwa anyị biri
K'anyị biri nụ, ngwa ngwa k'anyị biri nụ
N'ọkọsi adị, ụtọụwa bụ mmadụ
E wuo ibe a kọlamo, ibe a kọlamo
Ibe a kọlamo, ibe a kọlamo
E tuwa g'adị ma ọbụrụ sọ n'odi nwoke bi n'ụwa
To nwoke mmh ịga tulime buru ya ọ nwaị bena nụ!
Ihem kwei ịsị?
Onye mụkwa n'ụwa gawa
Ma ọbụrụ sọ ụmụ nwanyị bi n'ụwa
Hewu hewu nji nji ga eji mene mene
Chimo hewu Chimo hewu Chimo
Me'lo biko gwanum o ịya hehehehe hei a
Hewu Chimo efue mo a a?
Onye n'enaghị machi kwagi ọ chio!
Mechie ọnụ onye n'ebe akwa ahụ?
Ọlee ọtụ m ga eme ma ewepụ dim ọ?
Hewu dim ọ
Ikuku buru mo, buru mo bugaram Nnam o
Agam amụ apụghị m ibi n'ụwa
Ma ewepụ dim o, Sawanje
Nwoke ga ebi nwanyị ga ebi nụ na Sawanje
Ma ọbụghị ma nwa onye ga enyem
Ma ọbụghị ma nwa onye ga enyem
Ma ọbụghị ma nwa onye ga enyem
Ụlọ elu dị nma, ụgbọ ala dị nma
Ugwu je ji n'tọrị ka egoyibo,
Onye m wam wam n'ezie onye ga enyem o
Nwa baranruo n'ụwa
[SECTION E]
Onya biarije orukwe ka m sie kwue
Onye sị na nyi ya biri?
Hewu biko Chi kere ụwa
Mmadụ a kọkwalam doo
A chọrọ m nwanne ịkwụ n'ibe
Ndienyi ụwa n'atọ n'agagnyegghala nwanne ya oh..
[SECTION F]
Som'adịna anyị g'adịnụ o we biri nụ
Aye nye anyị g'adịnụ o, aye nye
Som'adịna
Chukwu kere ụwa kee mmadụ n'ụdị ya
Chọrọ ịhụnanya etuo siri masị ya
K'ammadụ kere ke g'adị o eh
Eto siri masị ya
K'ammadụ kere ke g'adị o eh
Chukwu anyị chọrọ udo eh
Eze igwe chọrọ udo eh
Ngwa nụ ụmụnne m k'anyị biri n'ụwa n'udo n'ịhụnanya doo
Som'adịna anyị g'adịnụ o
Tigbuo zọgbuo dị n'aetị k'anyị
Onweghị uru obara anyị
Onye ọcha na onye ojii
Onye ukwu n'onye nta anyị bụ ofu oh eh
Onye a ghala nwanne ya eh
Onye a ghala nwanne ya eh
Onye a ghala nwanne ya eh
Biko a ghala nwanne gị
A ghala mo nwanne a ghala mo a ghala mu o
Oh Som'adịna anyị g'adịnụ o eh,
Ngwa ngwa ngwa kwere m'aka biko bia bie m'ọma
Onye mejo re gbaghara ya oh
Ọfụgbị ya n'achị ụwa eh
Ụtọ ụwa, ụtọ ụwa bụ mmadụ oh
[SECTION G]
Olisa ndewo, Olisa imela
Olisa, Olisa ndewo
Olisa ndewo, Olisa ndewo
Olisa, Olisa imela
Olisa ndewo, Olisa imela
Chukwu bi n'igwe imela
Kee nwa nye anyị sị anyị biri n'ụsa
Imela kee nwa nye anyị n'ụla
Imela nye anyị sị anyị biri n'ụ
Chukwu bi n'igwe onye ọkịke
Onye onyinye k'wa gị nye r'anyị n'udo
Anyị n'arịọ wepụrụ anyị mmegbu
Edo anyị n'arịọ wepụrụ anyị mmegbu
Do biko biko wepụrụ anyị mmegbu
Ekworo, ịkpọasị wepụrụ anyị obi ọjọ
Ekworo n'ịkpọasị obi ọjọ bi
Ekworo asị nna bin'ịkpọasị
Wepụrụ anyị obi ọjọ
Ko onye amara ụba zuo ke ịkpọasị a laa
Nye anyị agam n'ihu
Ko onye amara nye anyị agam n'ihu
Ko onye amara ụba zuo ke ịkpọasị a
Onye amara ụba zuo n'ihu ogologo ndụ
Chụpu r'anyị ụbiam ụbiam a
N'ihu ogologo ndụ unison
Ke, ọganihu ogologo ndụ
Chụpu r'anyị ụbiam ụbiam a
Jọka gọzie mmadụ i kere ke k'ụwa mara anyị mma
Jọzie gọzie mmadụ i kere ke k'ụwa mara anyị mma
Jọka gọzie mmadụ i kere ke k'ụwa mara anyị mma
Unison
Nnụ na mmanụ gị ka kwanụ
Ụtọ ụwa bụ mmadụ eh
Osikapa g'atụtọ ma ọbụrụ na mmanụ g'akwe k'aya ba
Unison unison
Sị wee danye tie chooooo!