ỤTỌ ỤWA BỤ MMADỤ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
5 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 10 pages

ỤTỌ ỤWA BỤ MMADỤ by Augustine J.C. Chinam — Lyrics

[SECTION A] Mmadụ kọlam, ịkwụ kọlamo Ịbe a kọkwalam, ịkwụ kọlamo Ịbe a kọkwalam n'ụwa Ịkwụ kọlam, ịkwụ n'ịbe a kọkwalam Mmadụ kajiaba, ụwa tọka, ụwa tọka Nke bụ eziokwu bụ n'ụwa tọka Ọkwa mmadụ bụ n'ụwa tọgbuo onwe ya. [SECTION B] Aye, aye, mmadụ k'ejiaba Ụmụnna wụ ike onye Aye, mmadụ k'ejiaba Ụmụnna wụ ike onye Ghala nwanne ya Mmadụ kọlam, ịkwụ kọlam, ịkwụ Mmadụ kọlam, ịkwụ kọkwalamo Ịbe ghakwalamo n'ụtọ ụwa bụ mmadụ. [REFRAIN I] Gwanum o, gwanum o, ụwa ebu Ka ọga bakwa nyi nile Hapụm mebiri, so gi ọg'ebiri n'ụwa
Read full lyrics

About ỤTỌ ỤWA BỤ MMADỤ

"Ụtọ Ụwa Bụ Mmadụ" is a vibrant and expansive Igbo choral piece that celebrates the beauty of human fellowship. The title translates to "People make the world sweet" or "The joy of the world is its people." Through its lively, conversational verses, the song reminds us that wealth and material things mean little without community, family, and neighbors to share them with. It is a profound reflection on unity, urging everyone—men and women, great and small—to live together in peace and love.

Musically, the composition unfolds like a lively village square gathering. It uses a traditional folk style full of rhythmic call-and-response, dramatic vocal interactions, and joyful exclamations. As the voices weave together, they sing of mutual support ("biri kam birio" - live and let live) and pray to God (Olisa) to remove hatred, jealousy, and oppression from their midst. The piece builds into a fervent prayer for long life, progress, and a society where everyone looks out for their brother and sister.

Because of its strong cultural flavor and message of solidarity, choirs often bring this piece out for social gatherings, cultural days, harvest bazaars, and end-of-year celebrations. It is a song that gets the congregation swaying and smiling, reminding the church family that our greatest gift from God is each other.