Full Lyrics
CHORUS
Chukwuebube anyị bịaw' isekpuru Gị
Onye ker'ụwa ụmụ Gị abịaw' isekpuru Gị.
Onye ọma anyị chọrọ Gị
Gị gbadata gozie ụmụ Gị
VERSE 1
Ụmụ nne Jesu nọ n'iru Gị
jiri abụ dị ụtọ n'eto Aha Gị.
n'abụ dị ụtọ na dị Gị mma
Eze ker'ụwa Chukwu
VERSE 2
Anyị na ndị muozi n'esekpuru Gị
Chineke dị mma nara mbulitelu Amara Gị
k'anyị na rịọ Onyenwe ndụ
gozie anyị
VERSE 3
Otito dịrị Chineke
Otito dịrị Ọkpara Ya
Otito dịrị Chukwu Muọ Nsọ
n'im'otu dị ngọzi