Full Lyrics
REFRAIN
Ụlọ Dinwenu bụ ebe obibi kasị mma,
Ụlọ Dinwenu bụ ebe obibi, ebe obibi kasị mma.
VERSE 1
Ọ n'agụ m n'ukwu: agụụ bata n'ebe obibi gị,
Meghere m ụzọ gị Dinwenu kwe ka m bata.
VERSE 2
Otu ụbọchị n'ụlọ Dinwenu kachasị mma,
Karịa puku kwuru nnu n'eb' ọzọ.
VERSE 3
Ngwere ghar' ukwu osisi akakpara ya,
M ghara gị Dinwenu nke m n'eme agwụla.