Ulo Dinwenu Kasi Nma by Nath Nwoko — Lyrics

Nath Nwoko Igbo Entrance songs Hymns Psalms Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ụlọ Dinwenu bụ ebe obibi kasị mma Ụlọ Dinwenu bụ ebe obibi ebe obibi kasị mma VERSE 1 Ọ naagụm nnukwu agụụ ịbata n'ebe obibi Gị Megheere m ụzọ Gị Dinwenu uwe ka m bata VERSE 2 Otu ụbọchị na be Dinwenu kachasị mma karịa nnukwurunnu n'ebe ọzọ VERSE 3 Nwere ghara ukwu osisi aka akpara ya M ghara Gị Dinwenu nke m naeme agwụla

Download the sheet music

Ulo Dinwenu Kasi Nma

Ulo Dinwenu Kasi Nma

By Nath Nwoko
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Entrance songs Hymns Psalms
1 0

More lyrics you may want