Full Lyrics
REFRAIN
Ụlọ Dinwenu bụ ebo bibi kasị nma,
Ụlọ Dinwenu bụ ebobibi, ebobibi kasị nma.
VERSE 1
Ọ n'agụ m nnukwu agụụ ịbata n'eb'obibi gị,
Meghere m ụzọ gị Dinwenu kwe ka m bata.
VERSE 2
Otu ụbọchị n'abe Dinwenu kacha sị nma,
Karịa nnukwuru nnu n'eb'ọzọ.
VERSE 3
Ngwere ghur' ukwu osisi akụ'kpara ya,
M ghara gị Dinwenu nkem n'eme agwụla.