Full Lyrics
REFRAIN
Ụlọ Dinwenu bụ ebe obibi kasị mma,
Ụlọ Dinwenu bụ ebe obibi kasị mma.
VERSE 1
Ọ n'agụ m inukwu agụ ibata n'ebe obibi gị,
meghere m ụzọ gị Dinwenu kwe ka m bata.
VERSE 2
Otu ụbọchị n'ebe Dinwenu kacha sị mma,
karịa narị kwuru nnu n'ebe ọzọ.
VERSE 3
Ngwere ghara ukwu osisi awakpara ya,
m ghara gị Dinwenu nke m naeme agwụla.