Full Lyrics
VERSE 1
Anyị g'ebili ujee n'ụlọ Chineke Nna,
Anyị g'ebili ujee n'ụlọ Onye kere anyị oh,
Anyị g'ebili ujee n'ụlọ Chukwu oh.
CHORUS
Ụlọ mara mma dịka Zaịọn lee ya,
Ụlọ mara mma dịka Zaịọn.
Oh lee ya, oh lee ya, ụlọ mara mma,
Ụlọ mara mma oh, ụlọ mara mma oh,
Dịka Zaịọn lee, dịka Zaịọn.
VERSE 2
Gee ntị ma ị bawa n'ụlọ Chineke Nna,
Gee ntị ma ị bawa n'ụlọ Chineke oh.
VERSE 3
Anyị g'ebili ujee n'ihu altar ya,
Anyị g'ebili ujee turo ya mmamma ma kele ya.