Full Lyrics
VERSE 1
Anyị g'ebili jee n'ụlọ Chineke Nna,
Anyị g'ebili jee n'ụlọ Onye K'er'anyị oh
Anyị g'ebili jee n'ụlọ Chukwu oh
CHORUS
Ụlọ mara mma dịka Zaion
Lee Ya oh, lee Ya oh,
Lee Ya ụlọ mara mma dịka Zaion
VERSE 2
Gee ntị ma ịbatawa
N'ụlọ Chineke Nna
Ka ịnụr'okwu Chukwu nke n'enye ndụ ebighịebi
VERSE 3
Anyị g'ebili jee n'ụlọ Chineke Nna,
Anyị g'ebili jee n'ihu altar Ya
Anyị g'ebili jee tụọrọ Ya mma mma n'a kele Ya