Ukpo Ekele by Andrew Chukwuri & Francis Uzuakpunwa — Lyrics

Andrew Chukwuri & Francis Uzuakpunwa Igbo Offertory Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Ọmarịcha Chineke I dịrị m mma ezi Chukwu lekene ka O ruo ma Gi sịrị Odogwu Chukwu ihe na emere m o n'ede namba nị Ekele Gị kam sinyere n'oku lekwa n'ogheela kam gbe Kacha nma n'edo O Nna doo bịa k'i bunie ekele n'aka m egbuzi M mgbe uchi neke m oh ezi Chukwu Okaka n'igwe O Nna Doo bịa k'i bunie ekele n'aka m egbuzi m mgbe uchi neke m oh ezi Chukwu. VERSE 1 So onyenyụrịahụ ma k'a fọ dị ya eh ụmụnnem Ụnwụ agaghị a ghọtacha k'obisiatọ m biko bịrị Otogbuola m oh Chukwu emedaala m'abụo ụmụnnem bịa nụ k'unụ kụrụ na Chukwu dịrị m mma. REFRAIN Ukpo ekele kam buru bịa n'ihu Gị ezi Chukwu ndienyị na Ekele kam buru bịa n'isu Gị o bughị so mụ bịa na ndienyị na Nd'ikwu n'ibe soro m bịa oh k'anyi sị Gị mma m ma. K'o bu n'onwe gị ihe Chukwu n'emere Gị nwannem kam jikene Gị. VERSE 2 I sị nị maghị I bu dieri agọ? Biko zaa m o ndụ n'ahụ ike I nwere I chere n'obu N'ike aka Gị? Gịnị k'ina eche nwannem I kele Chukwu? VERSE 3 Ọmarịcha Chineke nara onyinye anyị ji wee bịa n'altar Gị inye Gị Ekele n'otito kasielụ nke a bụ i gosi Gị n'obi dị anyị mma N'ihi n'emer'anyị Ọmarịcha Chineke daalụ oh.

Download the sheet music

Ukpo Ekele

Ukpo Ekele

By Andrew Chukwuri & Fran...
Solfa
Igbo
3 pages
15 Downloads
Offertory Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want