Full Lyrics
CHORUS
N'ųbǫchi nke Pentecost
ndi Apostle juputara n'im'ųlǫ nk'elu,
ebube Chukwu wee gosi;
ike Chukwu wee gosi
Mųǫnsǫ Chukwu wee si n'im' Eligwe
dakwasi n'isi ha,
n'ųdi pųrų iche n'ųd'ire ǫkų.
VERSE 1
Ih' ebube k'ǫbų
ih' itųn'anya
ihe n'emebeghim bų!
So people wonder, wonder dem confuse,
come say these men are so drunk
ndi aṅųrųma mmanya!
VERSE 2
Ha sųrų n'olu di 'che n'iche;
wee gbasaa Oziǫma,
n'olu Calabar, akpanikǫ
doo n'olu Ejir'Oghene
Ha sųrų Yoruba na ndiǫzǫ;
wer'Awųsa kelee Chineke
mungode Allah sariki.
VERSE 3
Bia O Mųǫnnsǫ
Holy Ghost bata n'ime anyi
biri n'ime anyi.
Onye na eny'ike
si n'Eligwe gbadata o
Onye na enye ndų
Nye anyi Onyinye asaa
Gi Mųǫnnsǫ O
Itǫghapų ndi eji na gbų
ndi nǫ na nsogbu di 'chi
che Mųǫnsǫ bia Holy Ghost
come bia o.