Full Lyrics
VERSE 1
Ọ bụ ihe omimi nke ka uche mmadụ,
Atọ nime otu Chineke dị ngọzi.
Anyị g'ekwere maka Chukwu kuzir' anyị,
Atọ nime otu Chineke dị ngọzi.
REFRAIN
Kele ya ngọzi dịrị, kele ngọzi dịrị,
Kele ngọzi dịrị Atọ n'otu dị ngọzi.
VERSE 2
Nna na Nwa nyana Mụọnsọ, Atọ nime otu Chineke dị ngọzi.
Fa itọ bụ sọsọ otu Chukwu; Atọ nime otu Chineke dị ngọzi.
VERSE 3
'Tito dịrị Chukwu Onye bụ otu n'onwe Ya, Atọ nime otu Chineke.
K'anyị tobe ya maka ya ker'anyị, Atọ nime otu Chineke dị ngọzi.
VERSE 4
Ha jikọrọ person ịtọ n'otu, Atọ nime otu Chineke dị ngọzi.
Anyị n'arịọ Gị ka ichekwaba anyị, Atọ nime otu Chineke dị ngọzi.