Tonu Jehova by A. Chinemerm Ukangwa — Lyrics

A. Chinemerm Ukangwa Igbo Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Tonu Jah! Mba nile tonu Jah, Tonu Jah! Mba nile tonu Jah! N'ihi na ọ dị mma, o kwesịrị otuto; K'anyị bulienụ aha Ya elu. Were obi gị legharịakwa egwu ọṅụ n'ihi na ọ dị mma. Tonu mma. Were ụne n'ụbọ akwara, N'opi ike na olu ọnụ, Tobenụ Jehova, Onye nwe anyị. Onye amara nye mmadụ dum, Kpọọ isiala nye Eze anyị, Bụkuenụ Ya abụ otuto; Sọpụrụ Ya, gọziekwa Ya. Mba nile tonu Jehova!

Download the sheet music

Tonu Jehova

Tonu Jehova

By A. Chinemerm Ukangwa
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Hymns
1 0

More lyrics you may want