Full Lyrics
Tọnụ Jah. Tọnụ Chineke to ya, to ya, tọnụ ya. Tọnụ Jah, to ya to ya, tọnụ ya. Tọnụ ya to, tọnụ Jah, tọnụ ya to ya, tọnụ Jah to Chineke. To ya to ya, to ya to Chineke tọnụ ya. Tọnụ Chineke n'ebe nsọ ya. Tọnụ ya to ya na mbara igwe. Tọnụ ya, to ya na mbara igwe nke ike ya. Tọnụ ya n'ihi ịdị ike ya niile. To ya, tọnụ ya. Tọnụ Jah, tọnụ ya to ya to Chineke n'ihi ịdị ike ya niile. To ya, to ya, to ya, to ya, to ya.
Tọnụ Chineke dịka ịba ụba nke ịdị ukwu ya si dị. Tọnụ Jah, to ya tọnụ ya, tọnụ, tọnụ Jah, to ya, to ya tọnụ Chineke. To ya to ya tọnụ ya na mbara igwe. Tọnụ ya, tọnụ ya. Tọnụ ya na mbara igwe. Tọnụ Jah, to ya n'ebe nsọ ya. Tọnụ Jah na mbara igwe oo. To Chineke n'ebe nsọ ya oo. To ya n'ihi ịdị ike ya niile oo. Chiri ọja n'opi ike to ya o. Chiri ụbọ akwara oo. To ya na mbara igwe. Ya na mbara igwe o. Were ọfụfụ opi ike to ya. To ya to ya to ya to ya to ya. To Chineke n'ebe nsọ ya. Tọnụ ya.
Were nụ ọfụfụ opi ike to ya. Chiri n'ụbọ akwara to ya. Were nụ egwu ọtịtị niile egwu to ya. To ya na mbara igwe. Chiri n'ụbọ eji akwara kwe n'ọja tọnụ Chineke. Chiri n'aja nkenke naanụ nke ọma to ya o. Chiri n'ụbọ to ya to ya. Were nụ egwu ọtịtị niile egwu to ya to ya. Chiri n'aja nkenke naada si ụda ike to ya. Were nụ ọfụfụ opi ike to ya. Chiri nụ ụbọ eji akwara kwe tọnụ Chineke to ya n'ebe nsọ. Ka ihe ọbụla nke naeku ume to Jah. Tọnụ Jah.