Tonu Ja. Tonu Chineke n'ebe nso ya Abuma 150 - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
7 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Philemon C. Okoye
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 10 pages

Tonu Ja. Tonu Chineke n'ebe nso ya Abuma 150 by Philemon C. Okoye — Lyrics

Tọnụ Jah. Tọnụ Chineke to ya, to ya, tọnụ ya. Tọnụ Jah, to ya to ya, tọnụ ya. Tọnụ ya to, tọnụ Jah, tọnụ ya to ya, tọnụ Jah to Chineke. To ya to ya, to ya to Chineke tọnụ ya. Tọnụ Chineke n'ebe nsọ ya. Tọnụ ya to ya na mbara igwe. Tọnụ ya, to ya na mbara igwe nke ike ya. Tọnụ ya n'ihi ịdị ike ya niile. To ya, tọnụ ya. Tọnụ Jah, tọnụ ya to ya to Chineke n'ihi ịdị ike ya niile. To ya, to ya, to ya, to ya, to ya. Tọnụ Chineke dịka ịba ụba nke ịdị ukwu ya si dị. Tọnụ Jah, to ya tọnụ ya, tọnụ, tọnụ Jah, to ya, to ya tọnụ Chineke. To ya to ya tọnụ ya na mbara igwe. Tọnụ ya, tọnụ ya. Tọnụ ya na mbara igwe. Tọnụ Jah, to ya n'ebe nsọ ya. Tọnụ Jah na mbara igwe oo. To Chineke n'ebe nsọ ya oo. To ya n'ihi ịdị ike ya niile oo. Chiri ọja n'opi ike to ya o. Chiri ụbọ akwara oo. To ya na mbara igwe. Ya na mbara igwe o. Were ọfụfụ opi ike to ya. To ya to ya to ya to ya to ya. To Chineke n'ebe nsọ ya. Tọnụ ya.
Read full lyrics

About Tonu Ja. Tonu Chineke n'ebe nso ya Abuma 150

"Tọnụ Jah. Tọnụ Chineke n'ebe nsọ ya" (Praise Jah. Praise God in his sanctuary) is a vibrant Igbo choral setting of Psalm 150. Composed by Philemon C. Okoye, this anthem captures the sheer exuberance of the final psalm, calling on all creation to lift up their voices in the heavenly firmament ("mbara igwe").

The piece is a true celebration of praise, weaving through the scriptural commands to worship God with every instrument imaginable. As the choir sings through the verses, they call for the flute ("ọja"), the trumpet ("opi ike"), strings ("ụbọ akwara"), and resounding cymbals ("aja nkenke"). The music builds in rhythmic intensity, mirroring the joy of a congregation fully alive in thanksgiving.

Choirs often bring this anthem out for grand occasions, making it a perfect fit for Entrance processions, Recessional hymns, or major feast days and harvest celebrations. It drives toward that ultimate, universal command that anchors the choir loft's entire purpose: "Ka ihe ọbụla nke na-eku ume to Jah" — let everything that has breath praise the Lord.