Too Nu Chineke by Jude Nwankwo — Lyrics

Jude Nwankwo Igbo Yoruba Hausa Celebrations Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Too nu Chineke n'ime ụlọ nsọ ya Yabe Ubangiji, Ẹ gb'Oluwa ga Too nu Chukwu, too nu ya, Alleluya, Alleluya Too nu Chineke n'ime ụlọ nsọ ya VERSE 1 Too nu ya maka ọrụ ebube ya nile Too nu ya maka ịdị ukwu ya kachasị elu Yabe Ubangiji, Ẹ gb'Oluwa ga VERSE 2 Too nu Chineke were ụda opi igwe too ya Too nu Chineke were nụ nụbọ too ya Too nu Chineke were nụ ịgba egwu na ịgba egwu too ya Too nu Chineke were nọja n'ụbọ akwara too ya Too nu Chineke were nụ igwe nke naada oke ụda too ya Too nu Chineke Yabe Ubangiji, Ẹ gb'Oluwa ga VERSE 3 Ka ihe nile n'eku ume ndụ too ya Ka mba nile dị n'ụwa too nu Chukwu Alleluya Ya! Ndi Yoruba too ya! Ya! Too nu ya Ya! Ndi Hausa too ya! Ya! Too nu ya Ya! Ndi Ijaw too ya! Ya! Too nu ya Ya! Ndi Igbo too ya! Ya! Too nu ya Ya! Ndi Calabar too ya! Ya! Too nu ya Ya! Ndi Urhobo too ya! Ya! Too nu ya Ya! Ndi Benin too ya! Ya! Too nu ya Ya! Ndi Idoma too ya! Ya! Too nu ya Mba nile too nu Chukwu Yabe Ubangiji, Ẹ gb'Oluwa ga

Download the sheet music

Too Nu Chineke

Too Nu Chineke

By Jude Nwankwo
Solfa
Igbo, Yoruba
6 pages
3 Downloads
Celebrations Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want